1 Ndị Eze 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 lee! m ga-eme ihe i kwuru.+ Lee! M ga-enye gị obi nwere amamihe na nke na-aghọta ihe,+ nke mere na ọ dịtụbeghị onye dị ka gị dịworo ndụ tupu gị onwe gị, ọ dịghịkwa onye ga-ebili mgbe ị nwụsịrị nke ga-adị ka gị.+ 1 Ndị Eze 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ya mere, Eze Sọlọmọn nwere akụnụba+ na amamihe+ karịa ndị eze niile ọzọ nọ n’ụwa. 2 Ihe E Mere 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ya mere, Eze Sọlọmọn nwere akụnụba+ na amamihe+ karịa ndị eze niile nọ n’ụwa. Abụ Ọma 72:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-enwe ndị ọ na-achị malite n’oké osimiri ruo n’oké osimiri,+Malitekwa n’Osimiri Yufretis+ ruo na nsọtụ ụwa.+
12 lee! m ga-eme ihe i kwuru.+ Lee! M ga-enye gị obi nwere amamihe na nke na-aghọta ihe,+ nke mere na ọ dịtụbeghị onye dị ka gị dịworo ndụ tupu gị onwe gị, ọ dịghịkwa onye ga-ebili mgbe ị nwụsịrị nke ga-adị ka gị.+
8 Ọ ga-enwe ndị ọ na-achị malite n’oké osimiri ruo n’oké osimiri,+Malitekwa n’Osimiri Yufretis+ ruo na nsọtụ ụwa.+