2 Ihe E Mere 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Okwu Jehova wee ruo Shemaya+ bụ́ onye nke ezi Chineke ntị, sị: 2 Ihe E Mere 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma Shemaya+ onye amụma bịakwutere Rehoboam na ndị isi Juda bụ́ ndị gbakọtara na Jeruselem n’ihi Shaịshak wee sị ha: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Unu onwe unu ahapụwo m,+ mụ onwe m ahapụwokwa unu+ n’aka Shaịshak.’”
5 Ma Shemaya+ onye amụma bịakwutere Rehoboam na ndị isi Juda bụ́ ndị gbakọtara na Jeruselem n’ihi Shaịshak wee sị ha: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Unu onwe unu ahapụwo m,+ mụ onwe m ahapụwokwa unu+ n’aka Shaịshak.’”