Ọpụpụ 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụ na mmadụ eweso mmadụ ibe ya iwe nke na o ji aghụghọ gbuo ya,+ ị ga-esi ọbụna n’ebe ịchụàjà m kpọpụta ya ka ọ nwụọ.+ Ọpụpụ 38:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee rụnye mpi+ ya n’akụkụ anọ ya. Mpi ya si n’ahụ́ ya pụta. O wee werezie ọla kọpa machie ya.+ 1 Ndị Eze 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Akụkọ ahụ wee ruo Joab ntị+—n’ihi na Joab chọburu iso Adọnaịja,+ ọ bụ ezie na ọ bụghị Absalọm ka ọ chọrọ iso+—Joab wee gbaga n’ụlọikwuu+ Jehova wee jidesie mpi ebe ịchụàjà aka ike.+
14 Ọ bụrụ na mmadụ eweso mmadụ ibe ya iwe nke na o ji aghụghọ gbuo ya,+ ị ga-esi ọbụna n’ebe ịchụàjà m kpọpụta ya ka ọ nwụọ.+
28 Akụkọ ahụ wee ruo Joab ntị+—n’ihi na Joab chọburu iso Adọnaịja,+ ọ bụ ezie na ọ bụghị Absalọm ka ọ chọrọ iso+—Joab wee gbaga n’ụlọikwuu+ Jehova wee jidesie mpi ebe ịchụàjà aka ike.+