1 Ndị Eze 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye Beasha ọ bụla nke nwụrụ n’obodo, nkịta ga-eri ya; onye ya ọ bụla nke nwụrụ n’ọhịa, anụ ufe nke eluigwe ga-eri ya.”+ 1 Ndị Eze 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye ọ bụla si n’ahụ́ Ehab nke nwụrụ n’obodo, nkịta ga-erichapụ ya; onye ọ bụla kwa nke nwụrụ n’ọhịa, anụ ufe nke eluigwe ga-erichapụ ya.+
4 Onye Beasha ọ bụla nke nwụrụ n’obodo, nkịta ga-eri ya; onye ya ọ bụla nke nwụrụ n’ọhịa, anụ ufe nke eluigwe ga-eri ya.”+
24 Onye ọ bụla si n’ahụ́ Ehab nke nwụrụ n’obodo, nkịta ga-erichapụ ya; onye ọ bụla kwa nke nwụrụ n’ọhịa, anụ ufe nke eluigwe ga-erichapụ ya.+