1 Ndị Eze 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye si n’ahụ́ Jeroboam nke nwụrụ n’obodo, nkịta ga-eri ya;+ onye nke nwụrụ n’ọhịa, anụ ufe nke eluigwe ga-eri ya,+ n’ihi na Jehova n’onwe ya ekwuwo ya.”’ Job 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke ga-ewere ihe ọjọọ mmadụ mere debere ụmụ ya;+Ọ ga-akwụ ya ụgwọ ka o wee mara.+
11 Onye si n’ahụ́ Jeroboam nke nwụrụ n’obodo, nkịta ga-eri ya;+ onye nke nwụrụ n’ọhịa, anụ ufe nke eluigwe ga-eri ya,+ n’ihi na Jehova n’onwe ya ekwuwo ya.”’