46 Taa, Jehova ga-enyefe gị n’aka m,+ m ga-egbukwa gị ma bepụ gị isi; taa, m ga-ewerekwa ozu ndị agha Filistia nye anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa;+ ndị bi n’ụwa dum ga-amarakwa na Izrel nwere Chi.+
3 “‘M ga-enyefekwa ha n’aka ụzọ ihe anọ,’+ ka Jehova kwuru, ‘ka mma agha gbuo ha, ka nkịta dọkpụrụ ha, ka anụ ufe nke eluigwe+ na anụ ọhịa nke ụwa rie ha ma laa ha n’iyi.
21 Ma e ji ogologo mma agha nke onye ahụ nọ n’elu ịnyịnya+ ahụ gbuchapụ ndị fọdụrụ, bụ́ mma agha nke si ya n’ọnụ pụta.+ Nnụnụ niile+ rikwara anụ ha,+ rijuo afọ.+