Diuterọnọmi 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ọ dịghị nwaanyị Izrel ọ bụla ga-abụ akwụna ụlọ arụsị,+ a gaghịkwa enwe onye ọ bụla n’ime ndị ikom Izrel ga-abụ akwụna ụlọ arụsị.+ 1 Ndị Eze 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, o mere ka ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị pụọ n’ala ahụ,+ wepụkwa arụsị niile na-asọ oyi ka nsị+ bụ́ ndị nna nna ya hà mere.+ 1 Ndị Eze 22:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 O kpochapụkwara n’ala ahụ ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị,+ bụ́ ndị a hapụrụ n’ụbọchị Esa nna ya.+
17 “Ọ dịghị nwaanyị Izrel ọ bụla ga-abụ akwụna ụlọ arụsị,+ a gaghịkwa enwe onye ọ bụla n’ime ndị ikom Izrel ga-abụ akwụna ụlọ arụsị.+
12 Ya mere, o mere ka ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị pụọ n’ala ahụ,+ wepụkwa arụsị niile na-asọ oyi ka nsị+ bụ́ ndị nna nna ya hà mere.+
46 O kpochapụkwara n’ala ahụ ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị,+ bụ́ ndị a hapụrụ n’ụbọchị Esa nna ya.+