1 Ndị Eze 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E nwere ọbụna ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị n’ala ahụ.+ Ha mere omume dị ka ihe arụ niile nke mba ndị ahụ si dị bụ́ ndị Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel.+ 1 Ndị Eze 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, o mere ka ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị pụọ n’ala ahụ,+ wepụkwa arụsị niile na-asọ oyi ka nsị+ bụ́ ndị nna nna ya hà mere.+ 2 Ndị Eze 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ kwatukwara ụlọ ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị+ ndị dị n’ụlọ Jehova, bụ́ ebe ndị inyom na-akpa ákwà ụlọikwuu arụsị maka ogwe osisi dị nsọ.
24 E nwere ọbụna ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị n’ala ahụ.+ Ha mere omume dị ka ihe arụ niile nke mba ndị ahụ si dị bụ́ ndị Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel.+
12 Ya mere, o mere ka ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị pụọ n’ala ahụ,+ wepụkwa arụsị niile na-asọ oyi ka nsị+ bụ́ ndị nna nna ya hà mere.+
7 Ọ kwatukwara ụlọ ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị+ ndị dị n’ụlọ Jehova, bụ́ ebe ndị inyom na-akpa ákwà ụlọikwuu arụsị maka ogwe osisi dị nsọ.