2 Ihe E Mere 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ọ lụsịrị ya, ọ lụrụ Meaka+ nwa nwa Absalọm.+ Ka oge na-aga, ọ mụụrụ ya Abaịja+ na Ataị na Zaịza na Shelomit. 2 Ihe E Mere 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Afọ atọ ka ọ chịrị na Jeruselem; aha nne ya bụ Mịkaya,+ nwa Yurayel onye Gibia.+ Agha dakwara n’etiti Abaịja na Jeroboam.+
20 Mgbe ọ lụsịrị ya, ọ lụrụ Meaka+ nwa nwa Absalọm.+ Ka oge na-aga, ọ mụụrụ ya Abaịja+ na Ataị na Zaịza na Shelomit.
2 Afọ atọ ka ọ chịrị na Jeruselem; aha nne ya bụ Mịkaya,+ nwa Yurayel onye Gibia.+ Agha dakwara n’etiti Abaịja na Jeroboam.+