1 Ndị Eze 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Afọ atọ ka ọ chịrị na Jeruselem; aha nne ya bụ Meaka+ nwa nwa Abishalọm.+ 2 Ihe E Mere 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ọ lụsịrị ya, ọ lụrụ Meaka+ nwa nwa Absalọm.+ Ka oge na-aga, ọ mụụrụ ya Abaịja+ na Ataị na Zaịza na Shelomit.
20 Mgbe ọ lụsịrị ya, ọ lụrụ Meaka+ nwa nwa Absalọm.+ Ka oge na-aga, ọ mụụrụ ya Abaịja+ na Ataị na Zaịza na Shelomit.