Ọnụ Ọgụgụ 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ọ bụ onye ọbọ+ ọbara ga-egbu onye ahụ gburu ọchụ. Ya onwe ya ga-egbu ya mgbe ọ bụla o nwetara ya. Ọnụ Ọgụgụ 35:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Unu anarala ihe mgbapụta ọ bụla maka mkpụrụ obi gburu ọchụ bụ́ onye kwesịrị ọnwụ,+ n’ihi na a ghaghị igbu ya.+
19 “‘Ọ bụ onye ọbọ+ ọbara ga-egbu onye ahụ gburu ọchụ. Ya onwe ya ga-egbu ya mgbe ọ bụla o nwetara ya.
31 Unu anarala ihe mgbapụta ọ bụla maka mkpụrụ obi gburu ọchụ bụ́ onye kwesịrị ọnwụ,+ n’ihi na a ghaghị igbu ya.+