1 Samuel 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wee ziga ndị mmadụ na Shaịlo, ha wee si n’ebe ahụ bute igbe ọgbụgba ndụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ onye nọ ọdụ n’elu cherọb.+ Ụmụ abụọ Ilaị bụ́ Họfnaị na Finihas nọkwa n’ebe ahụ igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke dị.+ Abụ Ọma 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ònyezi bụ Eze a dị ebube?”“Jehova nke ụsụụ ndị agha—ọ bụ ya bụ Eze ahụ dị ebube.”+ Sila.
4 Ha wee ziga ndị mmadụ na Shaịlo, ha wee si n’ebe ahụ bute igbe ọgbụgba ndụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ onye nọ ọdụ n’elu cherọb.+ Ụmụ abụọ Ilaị bụ́ Họfnaị na Finihas nọkwa n’ebe ahụ igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke dị.+