1 Ndị Eze 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ịlaịja wee sị ndị ahụ: “Ọ bụ m bụ onye amụma Jehova fọdụrụ,+ naanị m, ebe ndị amụma Bel dị narị ndị ikom anọ na iri ise. Ilu 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ì nwewo obi ịda mbà n’ụbọchị ahụhụ?+ Ike gị ga-adị ntakịrị. Ndị Rom 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Jehova, ha egbuwo ndị amụma gị, ha akwatuwo ebe ịchụàjà gị, ọ fọdụrụ naanị m, ha na-achọkwa mkpụrụ obi m.”+
22 Ịlaịja wee sị ndị ahụ: “Ọ bụ m bụ onye amụma Jehova fọdụrụ,+ naanị m, ebe ndị amụma Bel dị narị ndị ikom anọ na iri ise.
3 “Jehova, ha egbuwo ndị amụma gị, ha akwatuwo ebe ịchụàjà gị, ọ fọdụrụ naanị m, ha na-achọkwa mkpụrụ obi m.”+