2 Samuel 24:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Arọna sịrị Devid: “Ka onyenwe m eze were ya+ ma chụọ ihe ọ bụla dị ya mma n’àjà. Lee ehi ị ga-eji chụọ àjà nsure ọkụ, werekwa ihe e ji etichapụta mkpụrụ nakwa osisi e ji ejikọta ehi mere nkụ.+
22 Ma Arọna sịrị Devid: “Ka onyenwe m eze were ya+ ma chụọ ihe ọ bụla dị ya mma n’àjà. Lee ehi ị ga-eji chụọ àjà nsure ọkụ, werekwa ihe e ji etichapụta mkpụrụ nakwa osisi e ji ejikọta ehi mere nkụ.+