Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 6:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ụgbọala ahụ wee bata n’ala Jọshụa onye Bet-shimesh ma kwụrụ n’ebe ahụ, bụ́ ebe otu nnukwu nkume dị. Ha wee kpọwaa osisi ụgbọala ahụ, ha jikwa nne ehi+ ndị ahụ chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ.+

  • 1 Ndị Eze 19:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ya mere, ọ kwụsịrị iso ya, wee laghachi, kpụrụkwa ehi abụọ gbuo,*+ wee jiri osisi e ji jikọta+ ehi ndị ahụ sie anụ ha ma nye ya ndị mmadụ, ha wee rie. E mesịa, o biliri sowe Ịlaịja wee malite ijere ya ozi.+

  • 1 Ihe E Mere 21:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Ma Ọnan sịrị Devid: “Were ya ka ọ bụrụ nke gị,+ ka onyenwe m eze meekwa ihe dị mma n’anya ya. Lee, m na-enye ehi+ ị ga-eji chụọ àjà nsure ọkụ ahụ nakwa ihe e ji etichapụta mkpụrụ+ ka e were ya mere nkụ+ nakwa ọka wit ka ọ bụrụ àjà ọka. M na-enye gị ha dum.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya