14 Ụgbọala ahụ wee bata n’ala Jọshụa onye Bet-shimesh ma kwụrụ n’ebe ahụ, bụ́ ebe otu nnukwu nkume dị. Ha wee kpọwaa osisi ụgbọala ahụ, ha jikwa nne ehi+ ndị ahụ chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ.+
21 Ya mere, ọ kwụsịrị iso ya, wee laghachi, kpụrụkwa ehi abụọ gbuo,*+ wee jiri osisi e ji jikọta+ ehi ndị ahụ sie anụ ha ma nye ya ndị mmadụ, ha wee rie. E mesịa, o biliri sowe Ịlaịja wee malite ijere ya ozi.+