7 Ugbu a, burunụ ụgbọala ọhụrụ+ ma kwadebe ya, ya na nne ehi abụọ ndị na-enye ụmụ ara, nke na-anyatụbeghị yok ọ bụla,+ unu ga-ekegidekwa nne ehi ndị ahụ n’ụgbọala ahụ, unu ga-emekwa ka ụmụ ha laghachi ghara iso ha.
2 Ma Samuel sịrị: “Olee otú m ga-esi gaa? Ozugbo Sọl nụrụ ya, ọ ga-egbu m.”+ Jehova wee sị: “Si n’etiti ìgwè ehi kpụrụ otu nwa ehi, ị ga-asịkwa, ‘Abịara m ịchụrụ Jehova àjà.’+