2 Samuel 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee zie Netan+ ka ọ gakwuru Devid. O wee bịakwute ya+ wee sị ya: “E nwere ndị ikom abụọ nọ n’otu obodo, otu bụ ọgaranya, nke ọzọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya. 2 Samuel 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nwaanyị Tekoa ahụ wee bịakwute eze, gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ wee kpọọ isiala, sị: “Biko, eze, zọpụta m!”+
12 Jehova wee zie Netan+ ka ọ gakwuru Devid. O wee bịakwute ya+ wee sị ya: “E nwere ndị ikom abụọ nọ n’otu obodo, otu bụ ọgaranya, nke ọzọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya.
4 Nwaanyị Tekoa ahụ wee bịakwute eze, gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ wee kpọọ isiala, sị: “Biko, eze, zọpụta m!”+