Ilu 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 I wee sị: “Lee otú m si kpọ ịdọ aka ná ntị asị,+ otú obi m sikwa leda ọbụna ịba mba anya!+ Ilu 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Egeghị m ntị n’olu ndị na-ezi m ihe,+ atọrọghị m ndị na-akụziri m ihe ntị n’ala.+ Taịtọs 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Àmà nke a bụ eziokwu. Na-adọsi ha aka ná ntị ike+ n’ihi ihe a, ka ha wee nọgidesie ike+ n’okwukwe,
13 Àmà nke a bụ eziokwu. Na-adọsi ha aka ná ntị ike+ n’ihi ihe a, ka ha wee nọgidesie ike+ n’okwukwe,