2 Ihe E Mere 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee bịakwute eze, eze wee sị ya: “Mịkaya, ọ̀ bụ anyị gaa Remọt-gilied buo agha, ka ọ̀ bụ mụ agala?” Ozugbo ahụ, ọ sịrị: “Gbagoo nwee ihe ịga nke ọma; a ga-enyefe ha n’aka unu.”+
14 O wee bịakwute eze, eze wee sị ya: “Mịkaya, ọ̀ bụ anyị gaa Remọt-gilied buo agha, ka ọ̀ bụ mụ agala?” Ozugbo ahụ, ọ sịrị: “Gbagoo nwee ihe ịga nke ọma; a ga-enyefe ha n’aka unu.”+