1 Ndị Eze 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee bịakwute eze, eze wee sị ya: “Mịkaya, ọ̀ bụ anyị gaa Remọt-gilied buo agha, ka ọ̀ bụ anyị agala?” Ozugbo ahụ ọ sịrị ya: “Gbagoo nwee ihe ịga nke ọma; Jehova ga-enyefekwa ya n’aka eze.”+
15 O wee bịakwute eze, eze wee sị ya: “Mịkaya, ọ̀ bụ anyị gaa Remọt-gilied buo agha, ka ọ̀ bụ anyị agala?” Ozugbo ahụ ọ sịrị ya: “Gbagoo nwee ihe ịga nke ọma; Jehova ga-enyefekwa ya n’aka eze.”+