1 Ndị Eze 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Benaya nwa Jehoyada wee gbagoo+ wakpo ya ma gbuo ya;+ e wee lie ya n’ụlọ ya nke dị n’ala ịkpa.