1 Ndị Eze 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Eze Sọlọmọn ziri Benaya+ nwa Jehoyada ozi ozugbo; o wee wakpo ya, o wee nwụọ.+ Abụ Ọma 37:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma a ga-ala ndị niile na-emebi iwu n’iyi;+Ndị ajọ omume agaghị enwe ọdịnihu.+ Ekliziastis 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ezi Chineke ga-ekpe ụdị ọrụ niile ikpe, tinyere ihe niile zoro ezo, iji kpebie ma ọ̀ bụ ihe ọma ma ọ̀ bụ ihe ọjọọ.+
14 N’ihi na ezi Chineke ga-ekpe ụdị ọrụ niile ikpe, tinyere ihe niile zoro ezo, iji kpebie ma ọ̀ bụ ihe ọma ma ọ̀ bụ ihe ọjọọ.+