2 Samuel 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Benaya+ nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+ Ma ụmụ Devid ghọrọ ndị nchụàjà.+ 1 Ndị Eze 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Zedọk+ onye nchụàjà na Benaya+ nwa Jehoyada na Netan+ onye amụma na Shimiaị+ na Riaị na ndị dike+ Devid esonyereghị+ Adọnaịja. 1 Ihe E Mere 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onyeisi ìgwè nke atọ nke na-eje ozi, nke nwe ọnwa nke atọ, bụ Benaya+ nwa Jehoyada+ onyeisi nchụàjà. E nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
8 Ma Zedọk+ onye nchụàjà na Benaya+ nwa Jehoyada na Netan+ onye amụma na Shimiaị+ na Riaị na ndị dike+ Devid esonyereghị+ Adọnaịja.
5 Onyeisi ìgwè nke atọ nke na-eje ozi, nke nwe ọnwa nke atọ, bụ Benaya+ nwa Jehoyada+ onyeisi nchụàjà. E nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.