Abụ Ọma 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị ajọ omume adịghị otú ahụ,Kama ha dị ka igbogbo ọka nke ifufe na-efesasị.+ Abụ Ọma 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị ajọ omume+ ga-aga na Shiol,+Ọbụna mba niile ndị na-echefu Chineke.+ Abụ Ọma 52:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke ga-adọtukwa gị ruo mgbe ebighị ebi;+Ọ ga-akụtu gị ma si n’ụlọikwuu gị dọkapụ gị,+Ọ ghaghịkwa ifopụ gị n’ala ndị dị ndụ.+ Sila. Ilu 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ncheta a na-echeta onye ezi omume ga-ewetara ya ngọzi,+ ma aha ndị ajọ omume ga-ere ure.+
5 Chineke ga-adọtukwa gị ruo mgbe ebighị ebi;+Ọ ga-akụtu gị ma si n’ụlọikwuu gị dọkapụ gị,+Ọ ghaghịkwa ifopụ gị n’ala ndị dị ndụ.+ Sila.