1 Ndị Eze 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Eze Sọlọmọn wee zaa nne ya, sị: “Gịnị medịrị i ji arịọ ka a kpọnye Adọnaịja Abishag nwaanyị Shunem? Rịọkwuonụ ka e nye ya ọchịchị+ a (maka na ọ bụ nwanne m nke tọrọ m),+ ọbụna ya onwe ya, nyekwa ya Abayata+ onye nchụàjà nakwa Joab+ nwa Zeruya.”+
22 Eze Sọlọmọn wee zaa nne ya, sị: “Gịnị medịrị i ji arịọ ka a kpọnye Adọnaịja Abishag nwaanyị Shunem? Rịọkwuonụ ka e nye ya ọchịchị+ a (maka na ọ bụ nwanne m nke tọrọ m),+ ọbụna ya onwe ya, nyekwa ya Abayata+ onye nchụàjà nakwa Joab+ nwa Zeruya.”+