2 Ihe E Mere 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sọlọmọn wee gụọ ndị ikom niile bụ́ ndị mbịarambịa bi n’ala Izrel+ ọnụ, dị ka Devid nna ya gụrụ ha;+ ha dị otu narị puku mmadụ na iri puku ise na atọ na narị mmadụ isii.
17 Sọlọmọn wee gụọ ndị ikom niile bụ́ ndị mbịarambịa bi n’ala Izrel+ ọnụ, dị ka Devid nna ya gụrụ ha;+ ha dị otu narị puku mmadụ na iri puku ise na atọ na narị mmadụ isii.