14 Ọ na-ezigakwa ha Lebanọn puku mmadụ iri puku mmadụ iri, ha na-agbanwe ibe ha kwa ọnwa. Ha na-anọ na Lebanọn ruo otu ọnwa, nọọ ọnwa abụọ n’ụlọ ha;+ Adọnaịram+ bụkwa onyeisi ndị a kpọọrọ+ ịrụ ọrụ mmanye.+
8 ọ bụ n’ụmụ ha ndị nọchiri ha n’ala ahụ mgbe ha nwụsịrị, bụ́ ndị ụmụ Izrel na-ekpochapụghị,+ ka Sọlọmọn si enweta+ ndị ikom ọ na-amanye ịrụ ọrụ ruo taa.+