Joshụa 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+ 2 Ihe E Mere 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sọlọmọn wee gụọ ndị ikom niile bụ́ ndị mbịarambịa bi n’ala Izrel+ ọnụ, dị ka Devid nna ya gụrụ ha;+ ha dị otu narị puku mmadụ na iri puku ise na atọ na narị mmadụ isii.
10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+
17 Sọlọmọn wee gụọ ndị ikom niile bụ́ ndị mbịarambịa bi n’ala Izrel+ ọnụ, dị ka Devid nna ya gụrụ ha;+ ha dị otu narị puku mmadụ na iri puku ise na atọ na narị mmadụ isii.