1 Ndị Eze 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ụmụ ha ndị fọdụrụnụ n’ala ahụ mgbe ha nwụworo bụ́ ndị ụmụ Izrel na-enweghị ike ibibi,+ ruo taa, Sọlọmọn nọ na-amanye ha ka ha na-arụ ọrụ a na-amanye ndị ohu ịrụ.+
21 ụmụ ha ndị fọdụrụnụ n’ala ahụ mgbe ha nwụworo bụ́ ndị ụmụ Izrel na-enweghị ike ibibi,+ ruo taa, Sọlọmọn nọ na-amanye ha ka ha na-arụ ọrụ a na-amanye ndị ohu ịrụ.+