2 Ihe E Mere 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sọlọmọn wee nye puku mmadụ iri asaa ọrụ ka ha bụrụ ndị na-ebu ibu, nyekwa puku mmadụ iri asatọ ọrụ ka ha bụrụ ndị na-awa nkume n’ugwu,+ nyekwa puku mmadụ atọ na narị isii ọrụ ka ha bụrụ ndị na-elekọta ha.+
2 Sọlọmọn wee nye puku mmadụ iri asaa ọrụ ka ha bụrụ ndị na-ebu ibu, nyekwa puku mmadụ iri asatọ ọrụ ka ha bụrụ ndị na-awa nkume n’ugwu,+ nyekwa puku mmadụ atọ na narị isii ọrụ ka ha bụrụ ndị na-elekọta ha.+