Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 25:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Iko atọ ndị yiri okooko almọnd ga-adị n’alaka nke ọ bụla dị n’otu mpaghara ya, otu isi na otu ifuru ga-adị n’agbata otu iko na iko ibe ya, iko atọ ndị yiri okooko almọnd ga-adịkwa n’alaka nke ọ bụla dị ná mpaghara ya nke ọzọ, otu isi na otu ifuru ga-adị n’agbata otu iko na iko ibe ya.+ Otú a ka alaka isii ndị ga-esi n’ihe ndọba oriọna ahụ pụta ga-adị.

  • 1 Ndị Eze 6:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Osisi sida nke dị n’ụlọ ahụ dị n’ime nwere ihe ịchọ mma dị n’ọdịdị afụfa ọhịa+ na okooko osisi+ ndị dị okirikiri a pịrị na ha. Ha dum bụ osisi sida; ọ dịghị nkume a na-ahụ anya.

  • 1 Ndị Eze 7:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Igbidi ya hà ka uhiè ọbụ aka;+ a rụrụ ọnụ ya ka ọ dị ka ọnụ iko, dị ka okooko lili.+ Ọ na-aba+ puku ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat+ abụọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya