16 Ma ogidi abụọ ahụ, oké osimiri ahụ nakwa ihe ndị ahụ e ji ebu ihe Sọlọmọn mere maka ụlọ Jehova, o nweghị otú a pụrụ isi mata ịdị arọ nke ọla kọpa e ji mee ihe ndị a niile.+
17 Ndị Kaldia kụrisịkwara ogidi ọla kọpa+ ndị dị n’ụlọ Jehova nakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ na oké osimiri e ji ọla kọpa rụọ+ bụ́ nke dị n’ụlọ Jehova ma buru ọla kọpa dum e ji rụọ ha laa Babịlọn.+