Ọpụpụ 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ọnwa nke atọ mgbe ụmụ Izrel pụtasịrị n’ala Ijipt,+ n’otu ụbọchị ahụ, ha batara n’ala ịkpa Saịnaị.+ Ọnụ Ọgụgụ 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo n’afọ nke abụọ, n’ọnwa nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa ahụ,+ na ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu Ihe Àmà kwụlie.+
19 N’ọnwa nke atọ mgbe ụmụ Izrel pụtasịrị n’ala Ijipt,+ n’otu ụbọchị ahụ, ha batara n’ala ịkpa Saịnaị.+
11 O wee ruo n’afọ nke abụọ, n’ọnwa nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa ahụ,+ na ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu Ihe Àmà kwụlie.+