Levitikọs 7:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu n’Ugwu Saịnaị,+ n’ụbọchị o nyere ụmụ Izrel iwu ịchụrụ Jehova àjà n’ala ịkpa Saịnaị.+
38 dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu n’Ugwu Saịnaị,+ n’ụbọchị o nyere ụmụ Izrel iwu ịchụrụ Jehova àjà n’ala ịkpa Saịnaị.+