1 Ndị Eze 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, lee! otu onye amụma bịakwutere Ehab eze Izrel+ wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru,+ ‘Ị̀ hụwo oké ìgwè mmadụ a dum? Lee, m ga-enyefe ha n’aka gị taa, ị ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+
13 Ma, lee! otu onye amụma bịakwutere Ehab eze Izrel+ wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru,+ ‘Ị̀ hụwo oké ìgwè mmadụ a dum? Lee, m ga-enyefe ha n’aka gị taa, ị ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+