Joshụa 21:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ọ dịghị nkwa ọ bụla n’ime nkwa ọma niile Jehova kwere ụlọ Izrel nke na-emezughị; ha niile mezuchara.+ 1 Samuel 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Samuel nọ na-etolite, Jehova nọnyekwaara ya,+ o meghịkwa ka okwu ya ọ bụla daa n’ala.+ Ndị Hibru 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka anyị, bụ́ ndị gbagaworo n’ebe mgbaba ahụ wee nwee agbamume siri ike iji jigide olileanya ahụ+ e debere n’ihu anyị, site n’ihe abụọ a na-apụghị ịgbanwe agbanwe, bụ́ ndị ọ na-agaghị ekwe omume na Chineke ga-agha ụgha na ha.+
45 Ọ dịghị nkwa ọ bụla n’ime nkwa ọma niile Jehova kwere ụlọ Izrel nke na-emezughị; ha niile mezuchara.+
18 ka anyị, bụ́ ndị gbagaworo n’ebe mgbaba ahụ wee nwee agbamume siri ike iji jigide olileanya ahụ+ e debere n’ihu anyị, site n’ihe abụọ a na-apụghị ịgbanwe agbanwe, bụ́ ndị ọ na-agaghị ekwe omume na Chineke ga-agha ụgha na ha.+