Jeremaya 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ò nweela mba ji ihe ndị na-abụghị chi+ gbanwere chi ha?+ Ma ndị m ejiriwo ihe na-apụghị ịbara ha uru gbanwere otuto m.+ Jeremaya 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-erukwa na unu ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova bụ́ Chineke anyị ji mee anyị ihe a niile?’+ Ị ga-asịkwa ha, ‘Dị nnọọ ka unu hapụrụ m gaa na-efe chi ala ọzọ n’ala unu, otú ahụ ka unu ga na-ejere ndị ala ọzọ ozi n’ala na-abụghị nke unu.’”+
11 Ò nweela mba ji ihe ndị na-abụghị chi+ gbanwere chi ha?+ Ma ndị m ejiriwo ihe na-apụghị ịbara ha uru gbanwere otuto m.+
19 Ọ ga-erukwa na unu ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova bụ́ Chineke anyị ji mee anyị ihe a niile?’+ Ị ga-asịkwa ha, ‘Dị nnọọ ka unu hapụrụ m gaa na-efe chi ala ọzọ n’ala unu, otú ahụ ka unu ga na-ejere ndị ala ọzọ ozi n’ala na-abụghị nke unu.’”+