Abụ Ọma 106:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha wee jiri ihe yiri oké ehi,+Bụ́ anụ na-ata ahịhịa, gbanwere ebube m.+ Hosia 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Dị ka ha dị ọtụtụ, otú ahụ ka ha na-emehie m.+ Ha ewerewo ihe ihere gbanwere otuto m.+ Ndị Rom 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 wee gbanwee ebube+ nke Chineke onye na-apụghị ire ure ka ọ bụrụ ihe yiri onyinyo+ nke mmadụ pụrụ ire ure na nke nnụnụ na anụ ndị nwere ụkwụ anọ na ihe ndị na-akpụ akpụ.+
23 wee gbanwee ebube+ nke Chineke onye na-apụghị ire ure ka ọ bụrụ ihe yiri onyinyo+ nke mmadụ pụrụ ire ure na nke nnụnụ na anụ ndị nwere ụkwụ anọ na ihe ndị na-akpụ akpụ.+