Joshụa 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ọ gbadakwara n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ókè ndị Jaflet ruo n’ókè Bet-horọn+ Ndịda na Giza,+ ebe o jedebere bụ n’oké osimiri.+ 2 Ihe E Mere 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee gaa n’ihu iwu Bet-horọn Mgbago+ na Bet-horọn Ndịda,+ bụ́ obodo e wusiri ike, ndị nwere mgbidi,+ ibo ụzọ na ihe e ji atụchi ha,+
3 ọ gbadakwara n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ókè ndị Jaflet ruo n’ókè Bet-horọn+ Ndịda na Giza,+ ebe o jedebere bụ n’oké osimiri.+
5 O wee gaa n’ihu iwu Bet-horọn Mgbago+ na Bet-horọn Ndịda,+ bụ́ obodo e wusiri ike, ndị nwere mgbidi,+ ibo ụzọ na ihe e ji atụchi ha,+