1 Ndị Eze 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ma e wezụga ndị isi na-anọchite anya+ Sọlọmọn, bụ́ ndị na-elekọta ọrụ ya, bụ́ ndị isi ọrụ+ dị puku atọ na narị atọ, ndị na-ahụ maka ndị na-arụ ọrụ. 2 Ihe E Mere 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee mee puku mmadụ iri asaa n’ime ha ndị na-ebu ibu,+ mee puku iri asatọ ndị na-awa nkume+ n’ugwu, meekwa puku mmadụ atọ na narị isii ndị nlekọta ka ha na-ahụ na ndị mmadụ na-arụ ọrụ.+ 2 Ihe E Mere 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụ ndị a bụ ndị isi+ nke ndị na-anọchite anya Eze Sọlọmọn, narị mmadụ abụọ na iri ise, bụ́ ndị isi ọrụ.+
16 ma e wezụga ndị isi na-anọchite anya+ Sọlọmọn, bụ́ ndị na-elekọta ọrụ ya, bụ́ ndị isi ọrụ+ dị puku atọ na narị atọ, ndị na-ahụ maka ndị na-arụ ọrụ.
18 O wee mee puku mmadụ iri asaa n’ime ha ndị na-ebu ibu,+ mee puku iri asatọ ndị na-awa nkume+ n’ugwu, meekwa puku mmadụ atọ na narị isii ndị nlekọta ka ha na-ahụ na ndị mmadụ na-arụ ọrụ.+
10 Ọ bụ ndị a bụ ndị isi+ nke ndị na-anọchite anya Eze Sọlọmọn, narị mmadụ abụọ na iri ise, bụ́ ndị isi ọrụ.+