2 Ihe E Mere 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 n’agụnyeghị ihe ndị na-agba ahịa+ na ndị ahịa na-ebubata. Ndị eze niile nke ndị Arab+ na ndị gọvanọ ala ahụ na-ewetakwara Sọlọmọn ọlaedo na ọlaọcha. 2 Ihe E Mere 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova wee kpalie mmụọ+ ndị Filistia+ na ndị Arab+ bụ́ ndị bi n’akụkụ ndị Itiopia+ imegide Jehoram.
14 n’agụnyeghị ihe ndị na-agba ahịa+ na ndị ahịa na-ebubata. Ndị eze niile nke ndị Arab+ na ndị gọvanọ ala ahụ na-ewetakwara Sọlọmọn ọlaedo na ọlaọcha.
16 Jehova wee kpalie mmụọ+ ndị Filistia+ na ndị Arab+ bụ́ ndị bi n’akụkụ ndị Itiopia+ imegide Jehoram.