2 Ndị Eze 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ nụrụ ka e kwuru banyere Teheka eze Itiopia, sị: “Lee, ọ pụtawo ibuso gị agha.” Ya mere, o zigaara Hezekaya ndị ozi+ ọzọ, sị: 2 Ihe E Mere 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 o ji narị ụgbọ ịnyịnya iri na abụọ+ na puku mmadụ iri isii ndị na-agba ịnyịnya; a pụghị ịgụta ndị si Ijipt soro ya bịa ọnụ+—ndị Libia,+ ndị Sọkiyim na ndị Itiopia.+ 2 Ihe E Mere 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee merie ndị Itiopia+ n’ihu Esa nakwa n’ihu Juda. Ndị Itiopia wee gbaa ọsọ.
9 Ọ nụrụ ka e kwuru banyere Teheka eze Itiopia, sị: “Lee, ọ pụtawo ibuso gị agha.” Ya mere, o zigaara Hezekaya ndị ozi+ ọzọ, sị:
3 o ji narị ụgbọ ịnyịnya iri na abụọ+ na puku mmadụ iri isii ndị na-agba ịnyịnya; a pụghị ịgụta ndị si Ijipt soro ya bịa ọnụ+—ndị Libia,+ ndị Sọkiyim na ndị Itiopia.+