1 Ndị Eze 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee bukọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze;+ o buuru ihe niile.+ O wee buru ọta ọlaedo niile Sọlọmọn rụrụ.+ 2 Ihe E Mere 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Shaịshak+ eze Ijipt wee buso Jeruselem agha, o bukọkwaara akụ̀ dị n’ụlọ Jehova+ nakwa akụ̀ dị n’ụlọ eze.+ O buuru ihe niile; o wee buru ọta ọlaedo ndị Sọlọmọn rụrụ.+
26 O wee bukọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze;+ o buuru ihe niile.+ O wee buru ọta ọlaedo niile Sọlọmọn rụrụ.+
9 Shaịshak+ eze Ijipt wee buso Jeruselem agha, o bukọkwaara akụ̀ dị n’ụlọ Jehova+ nakwa akụ̀ dị n’ụlọ eze.+ O buuru ihe niile; o wee buru ọta ọlaedo ndị Sọlọmọn rụrụ.+