1 Samuel 14:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Agha wee na-esiri ndị Filistia ike n’ụbọchị niile nke Sọl.+ Ọ bụrụ na Sọl ahụ onye ọ bụla bụ́ dimkpa ma ọ bụ dike, ọ na-akpọrọ ya.+
52 Agha wee na-esiri ndị Filistia ike n’ụbọchị niile nke Sọl.+ Ọ bụrụ na Sọl ahụ onye ọ bụla bụ́ dimkpa ma ọ bụ dike, ọ na-akpọrọ ya.+