1 Ndị Eze 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ma e wezụga ndị isi na-anọchite anya+ Sọlọmọn, bụ́ ndị na-elekọta ọrụ ya, bụ́ ndị isi ọrụ+ dị puku atọ na narị atọ, ndị na-ahụ maka ndị na-arụ ọrụ. Ilu 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ aka ndị dị uchu ga-achị achị,+ ma aka dị umengwụ ka a ga-amanye ịrụ ọrụ.+
16 ma e wezụga ndị isi na-anọchite anya+ Sọlọmọn, bụ́ ndị na-elekọta ọrụ ya, bụ́ ndị isi ọrụ+ dị puku atọ na narị atọ, ndị na-ahụ maka ndị na-arụ ọrụ.