Jenesis 39:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe Josef wee na-amasị ya, Josef wee na-ejere ya ozi mgbe niile, o wee mee ya onye na-elekọta ụlọ ya,+ o nyefekwara ya ihe niile o nwere. 1 Ndị Eze 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nwoke ahụ bụ́ Jeroboam bụ dimkpa, bụrụ dike.+ Mgbe Sọlọmọn hụrụ na nwa okorobịa ahụ na-arụsi ọrụ ike,+ o mere ya onye na-elekọta+ ọrụ niile a manyere+ ụlọ Josef+ ịrụ. Ilu 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ohu nke nwere nghọta ga-achị nwa nke na-emechu mmadụ ihu,+ ọ ga-eso ụmụnne nwa ahụ keta òkè n’ihe nketa.+ Ndị Hibru 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma anyị chọrọ ka onye ọ bụla n’ime unu na-egosi otu ịdị uchu ahụ iji wee nwee obi ike zuru ezu+ n’olileanya+ ahụ ruo ọgwụgwụ,+
4 Ihe Josef wee na-amasị ya, Josef wee na-ejere ya ozi mgbe niile, o wee mee ya onye na-elekọta ụlọ ya,+ o nyefekwara ya ihe niile o nwere.
28 Nwoke ahụ bụ́ Jeroboam bụ dimkpa, bụrụ dike.+ Mgbe Sọlọmọn hụrụ na nwa okorobịa ahụ na-arụsi ọrụ ike,+ o mere ya onye na-elekọta+ ọrụ niile a manyere+ ụlọ Josef+ ịrụ.
2 Ohu nke nwere nghọta ga-achị nwa nke na-emechu mmadụ ihu,+ ọ ga-eso ụmụnne nwa ahụ keta òkè n’ihe nketa.+
11 Ma anyị chọrọ ka onye ọ bụla n’ime unu na-egosi otu ịdị uchu ahụ iji wee nwee obi ike zuru ezu+ n’olileanya+ ahụ ruo ọgwụgwụ,+