Ndị Ikpe 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ime oge a, ụlọ Josef+ gara buso Betel agha,+ Jehova nọnyekwaara ha.+ 2 Samuel 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na ohu gị maara nke ọma na ọ bụ m mehiere; ya mere, abụ m onye mbụ si n’ụlọ Josef+ dum gbadata izute onyenwe m eze.” Emọs 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chọọnụ Jehova, ka unu wee dịrị ndụ,+ unu ụlọ Josef,+ ka o wee ghara ịrụ ọrụ dị ka ọkụ,+ ka ọ gharakwa ire, Betel ewee ghara inwe onye ga-emenyụ ọkụ na-agba ya,+
20 N’ihi na ohu gị maara nke ọma na ọ bụ m mehiere; ya mere, abụ m onye mbụ si n’ụlọ Josef+ dum gbadata izute onyenwe m eze.”
6 Chọọnụ Jehova, ka unu wee dịrị ndụ,+ unu ụlọ Josef,+ ka o wee ghara ịrụ ọrụ dị ka ọkụ,+ ka ọ gharakwa ire, Betel ewee ghara inwe onye ga-emenyụ ọkụ na-agba ya,+