Diuterọnọmi 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Anyị na Jehova bụ́ Chineke anyị gbara ndụ na Horeb.+ Diuterọnọmi 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka gị na Jehova bụ́ Chineke gị wee gbaa ndụ+ site n’ịṅụ iyi, bụ́ ndụ gị na Jehova bụ́ Chineke gị na-agba taa;+
12 ka gị na Jehova bụ́ Chineke gị wee gbaa ndụ+ site n’ịṅụ iyi, bụ́ ndụ gị na Jehova bụ́ Chineke gị na-agba taa;+