1 Ndị Eze 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+ 2 Ndị Eze 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ụmụ ndị amụma nọ na Jeriko hụrụ ya n’ebe dịtụ anya, ha malitere ịsị: “Mmụọ+ Ịlaịja adakwasịwo Ịlaịsha.” Ha wee bịa izute ya wee kpọọrọ ya isiala.+
16 Ị ga-etekwa Jihu+ nwa nwa Nimshaị+ mmanụ ịbụ eze Izrel; ị ga-etekwa Ịlaịsha+ nwa Shefat bụ́ onye si Ebel-mehola+ mmanụ ịbụ onye amụma nke ga-anọchi gị.+
15 Mgbe ụmụ ndị amụma nọ na Jeriko hụrụ ya n’ebe dịtụ anya, ha malitere ịsị: “Mmụọ+ Ịlaịja adakwasịwo Ịlaịsha.” Ha wee bịa izute ya wee kpọọrọ ya isiala.+